Onyeisiala Tinubu Ebinyela Aka N’akwụkwọ Iwu Mgbazinye Ego Nke Ụmụ Akwụkwọ
Onyeisiala Naijiria, Bola Ahmed Tinubu GCFR abịanyela aka n'akwụkwọ iwu nke ịgbazinye ụmụ akwụkwọ ego agụm akwụkwọ iji mezuo otu n'ime nkwa ya ime ka ego agụm akwụkwọ na-emepe emepe na mba ahụ.
Nke a ka ekpughere nye ndị nta akụkọ State…