Onyeisi Sineti Ekwela Turkey Nkwa Ha Na Naịjirịa Inwe Ezi Mmekọrịta Na-aga N’ihu
Onye isi oche nke Sineti Naịjirịa, Godswill Akpabio ekwela gọọmentị Turkey nkwa njikere nke Naijiria ịkwado nkwekọrịta dị n'etiti mba abụọ ahụ n'ihe gbasara agụmakwụkwọ, ahụike na ngwa agha iji lụso iyi ọha egwu na enweghị nchekwa.
O…