Naijiria Emepeela Akwa Mmiri Niger Nke Abụọ Maka Mmemme Yuletide
Ekwuwapụtala mmeghe akwa mmiri Niger nke abụọ ruo otu ọnwa maka mmemme oge Yuletide.
Mịnịsta Naijiria na-ahụ maka ọrụ, Maazị Babatunde Fashola, nyere iwu ka e meghee akwa mmiri ahụ site n'elekere iri na abụọ nke abalị iri na anọ nke ọnwa…