Mmemme Inye Nri Ụlọ Akwụkwọ: Zụlitenụ Ụkpụrụ Ọhụrụ – Onye Ndu Naijiria Gwara Ndị Gọvanọ
Onyeisiala Naijiria, Bola Ahmed Tinubu enyela ndị Gọvanọ nke steeti iri atọ na isii ọrụ ka ha wepụta usoro ga-eme ka mmejuputa mmemme inye nri ụlọ akwụkwọ zuo oke ma nwee ihe ịga nke ọma na steeti niile nke gọọmentị etiti.
Onye isi ala…