Onye Ndu Naijiria Enyela Iwu Ka Elebaa Amụma N8000 Palliative Anya
Onyeisiala Naịjirịa bụ Bola Tinubu enyela iwu ka ekpughere ndị Naijiria ngwungwu mmemme niile e debere iji belata mmetụta mwepu ego na mmanụ ụgbọala.
Ọnụ na-ekwuru onyeisiala bụ Dele Alake kwuru nke a n'ozi o wepụtara n'abalị Tuzdee.…