Ọkụ agbaala n’ahịa Ọgbọọgwụ dị n’Onitsha
Akụkọ na-eru anyị ntị ugbua na-ekwu na ọkụ na-agba n'ahịa Ogbo ogwu dị na 'Headbridge' Onitsha.
Ndị hụrụ ebe ihe mere na-ekwu na ọ bụ kemịkalụ gbapụrụ dịka ogbunigwe mana amabeghi nke bụ eziokwu.
E kwukwara na ọtụtụ ndị mmadụ nwụrụ…