Ọnụ Ọgụ Ndị Pụtara Ịtụ Vootu N’Imo Steeti Dị Ala
Enweela akụkọ maka obere ọnụ ọgụgụ ndị pụtara ịtụ vootu maka ntuli aka ọkwa gọvanọ nke ọnwa Nọvemba 11 n'Imo steeti, ndịda-ọwụwa anyanwụ Naijiria.
Dị ka onye ntaakụkọ Voice of Nigeria, Ifeoma Orji si kwuo, e dekọrọ ọnụ ọgụgụ dị nta n'ime…