Sineti Committee n’ahu maka ndi ntorobia na adọ aka ná ntị n’etiti ndị ntorobịa Naijiria
Onye isi oche ndị otu Sineti na-ahụ maka ndị ntorobịa na egwuregwu, Sinetọ Adaramodu Adeyemi akpọkuola ndị ntorobịa Naijiria niile na-achọ ịdị ukwuu ka ha kụnye ọzụzụ onwe ha n'ime onwe ha n'ihi na ọ bụ naanị ihe atụ ga-eme nke ọma.…