Christine Nnaji: Nwata nwaanyị nwere ‘autism’ na-eji nka enyere ụmụaka ibe ya aka
ADS bụ ọnọdụ dị icheiche nke ihe na-akpata ya bụ mgbanwe dị icheiche n'ụbụrụ mmadụ.
O nwerike imetụta etu mmadụ si ahụta ihe maọbụ anabata maọbụ azaghachi ozi dị icheiche.
ADS na-enwe ogogo nke mbụ, nke abụọ, na nke atọ; ndị nwere ADS…