NLC akatọọla atụmatụ usoro nkesa ihe enyemaka nke gọọmentị etiti wepụtara
Otu jịkọrọ ndị ọrụ na Naịjirịa bụ Nigeria Labour Congress (NLC) ewepụtala ozi n’ụbọchị Tuzde katọọ atụmatụ gọọmentị etiti iji ego ruru ijeri narị 500 zụta ihe enyemaka a ga-ekesa nye ndị na-enweghi ka ọ hara ha n’akụkụ Naịjirịa maka ihe isi…