NLC kwụsịtụrụ ngagharị iwe na mba
Otu Nigeria Labour Congress (NLC), akwụsịla ụbọchị nke abụọ nke ọgbakọ ụbọchị abụọ ha na-eme n'obodo niile, bụ nke kwesịrị ịme taa bụ Wenezde. Nke a dị n'ime nkwupụta na njedebe nke ọgbakọ ndị isi obodo (NEC) mere na Tuzdee, iji nyochaa ihe…