Ahọpụtala Anaba Ka Onyeisioche Ndị Nchịkọta Akụkọ Naijiria
Ahọpụtala onye nchịkọta akụkọ akwụkwọ akụkọ Vanguard bụ Mazị Eze Anaba ka ọ bụrụ onye isi oche otu ndị nchịkọta akụkọ nke Naijiria (Nigeria Guild of Editors) n'ọgbakọ otu ugboro n'afọ abụọ nke ha nwere n'Owerri, Imo steeti.
Anaba nwetara…