Naijiria Na Botswana Mepere Mkparịta Ụka Gbasara Ohere Ntinye Ego
Gọọmenti Naijiria na nke Botswana emepeela mkparịta ụka iji welite ohere ntinye ego n'etiti mba abụọ ahụ
Onye bụbu Gọvanọ Ekiti steeti ma bụrụkwa onyeisi otu Forum of Regions of Africa bụ Kayode Fayemi mere ka a mara nke a site n'akara…