Onyeisiala Tinubu Kwere Nkwa Ibelata Nsogbu Ọnọdụ Nchekwa
Onyeisiala Bola Tinubu ekwuola na ọchịchị ya ga-eme ihe niile dị mkpa iji hụ na mbelata dị ukwuu na nsogbu nchekwa na-eche obodo ahụ ihu n'ime obere oge.
Tinubu, onye kwupụtara nke a n'ụbọchị nchịkọta nke 2023 Nigerian Armed Forces Day…