Abuja: Onyeisi Agha Mmiri Agbagheela Ụlọ Ebe Obibi Na Ihe Ndị ọzọ
Onye isi ndị agha mmiri, Vice Admiral Auwal Zubairu Gambo agbagheela ụlọ ọrụ ndị agha mmiri emezigharịrị ọhụrụ na NDC Quarters Ushafa na ebe obibi ndị agha mmiri dị na Gudu, yana ụlọ nchịkwa, Parade Ground na Special Forces Holding Bay dị…