Browsing Tag
Niger Republic
Enweghị Atụmatụ Maka Agha Na Niger Republic
Ndị ụlọ omebe iwu Naịjirịa kwuru na ha enwetabeghị ozi ọ bụla site n'aka Onyeisiala Bola Tinubu maka ibuso mba Niger Republic agha n'ihi nkwatu ọchịchị na mba ahụ nke gbara Naijiria agbata obi.
Onye isi oche nke Senate Godswill Akpabio…
Onye Isi Oche ECOWAS Ezigala Ndị Nnọchi Anya Niamey
Onye isi oche nke Economic Community of West African States (ECOWAS) bụrụkwa Onyeisiala Naijiria, Bola Ahmed Tinubu ezipụla ndị nnọchiteanya abụọ na Niger Republic na ikike iji dozie nsogbu ndọrọ ndọrọ ọchịchị ugbu a na mba ahụ.
Ihe…
Anyị Enwetabeghị Iwu Ntinye Aka Na Mba Niger Republic – Ndị Agha Naijiria
Ndị agha Naịjirịa ekwuola n'ụzọ doro anya na ha enwetabeghị iwu ọ bụla sitere n'aka ndị ikike ka ha malite ọrụ agha, megide ndị agha na Niger Republic.
Ndị agha Naịjirịa kwuru na ha enweghị ike ịga n'ihu na ọrụ ọ bụla na steeti ECOWAS ọ…
Nkwatu Ọchịchị Niger: Eu Chọrọ Ka Atọhapụ Bazoum Ozugbo
European Union (EU) enyela onye ndu Niger a kwaturu n'ike, Onyeisiala Mohamed Bazoum nnukwu nkwado ma chọkwaa ka a tọhapụ ya ozugbo, na egbughị oge.
Onye nnochite anya EU, Josep Borrell bụ onye kwupụtara nke a na nkwupụta gbakwụnyere na…
Naijiria Akatọọla Nkwatu Ọchịchị Na Rịpọblik Nke Niger
Gọọmenti Naijiria akatọọla ọchịchị mgbagha nke abalị iri abụọ na isii ọnwa Julaị 2023 na Rịpọblik nke Niger nke chụpụrụ ọchịchị onye isi ala, Mohamed Bazoum.
Na nkwupụta nke ọnụ na-ekwuchitere, Mịnịstrị mmekọrịta mba ofesi, Francisca…