Ndị Omebe Iwu Naijiria Ga-akwado Ndị Isi Ọrụ Nchekwa Ọhụrụ
Ndị omebe iwu Naijiria adịla njikere ugbu a inyochaa ma kwado ndị isi ọrụ nchekwa nke mba ahụ, na-agbaso arịrịọ Onyeisiala Tinubu na-achọ nkwado nke Ụlọ Nzukọ.
Arịrịọ nke Onyeisiala Tinubu dị n'akwụkwọ ozi o degaara onye isi oche Sineti,…