Ụlọ Ọrụ Njikwa Ụgwọ Ọkụ Eletrik Enwetala Onye Isi Ọhụrụ
Onye isi ala Naijiria, Bola Tinubu akwadola nhọpụta Oriakụ Mojoyinoluwa Dekalu-Thomas dị ka onye isi nchịkwa ọhụrụ nke Nigeria Electricity Liability Management Company (NELMCO) maka afọ anọ.
Oriakụ Dekalu-Thomas jerela ozi dịka onye isi…