Ụlọ ọrụ na-ahụ maka ndị ntorobịa Naijiria, NYSC arịọla arịrịọ maka nchekwa zuru oke na Orientation Camps na Corps Lodges n'ofe mba ahụ. Onye isi ụlọ ọrụ NYSC, ndị nta akụkọ na mmekọrịta ọha na eze, Mr Eddy Megwa na nkwupụta gosipụtara na…
Mịnịsta na-ahụ maka mgbasa ozi na omenala Naijiria, Lai Mohammed kwuru na ụlọ nchekwa obodo nwere ike ijikwa ọrụ ọjọọ nke ndị na-eyi ọha egwu na ndị ohi na-arụ.
Mohammed kwuru nke a na Fraịde na steeti Kaduna n'oge ngosi nke steeti afọ…
Onye isi ala Naijiria, Muhammadu Buhari ga na Mọnde,abali iri atọ na otu nke ọnwa Ọktoba afọ, 2022, ga-ezute ndị isi nchekwa n'isi obodo mba ahụ, Abuja iji nwetakwuo nyocha na iwusi netwọk nchekwa na mba ahụ ike.…
Gọọmenti Naijiria ọzọ, enyela mmesi obi ike na ndị agha nchekwa obodo na-eme ihe niile enwere ike iji chekwaa ma chebe ụmụ amaala ya na ndị mba ọzọ bi na mba ahụ.…
Gọọmentị Abia Steeti akatọọla ihe Orji Uzor Kalu na-anọchiteanya Abia North na sineti kwuru maka ọnọdụ nchekwa na mpaghara Umunneochi, Lokpanta, Ohafia dgz.
Kọmishọna mgbasaozi bụ Eze Chikamnayo gwara ndi ntaakukọ na ọ bụ eziokwu na…