Anyị Ga-Elebagharị Anya Na Amụma Mmegharị Naira- Onyeisiala Tinubu
Onyeisiala Naijiria, Bola Tinubu ekwela nkwa na ya ga-elebagharị anya na mwugharị naira nke Central Bank of Nigeria (CBN) mere.
Tinubu, onye kwuru nke a n'okwu mmeghe ya n'Abuja n'ụbọchị Mọnde kwuru na ọchịchị ya ga-ewere akwụkwọ ego…