Naijiria Ga-eji Okporo Ụzọ Ụgbọ Oloko Jikọta Isi Obodo Steeti Nile
Mịnịsta na-ahụ maka njem n'Naịjirịa bụ Mu'azu Sambo ekwela ndị Naịjirịa nkwa na okporo ụgbọ oloko nke ọgbara ọhụrụ ga-ejikọta isi obodo steeti ọ bụla n'Naịjirịa.
Maazị Sambo kwere nkwa a mgbe ọ na-ekwu okwu n'emume ọgbakọ iri abụọ nke…