Kpọwapụta Ọnọdụ Mberede Gbasara Ọrịa Ịba – Onye Omebe Iwu Rịọrọ Gọọmentị Naijiria
Onyeisi oche, kọmitii ndị omebe iwu na-ahụ maka HIV/AIDS, ụkwara nta na ịba, Amobi Ogah agwala Gọọmenti Naijiria ka ha kwupụta ọnọdụ ịrịa ọrịa ịba, na-akọwa ya dị ka nje na-egbu egbu nke nwere ike ibutere