Ndị agha nnupụisi ekwuputala na ha ga-akwụsị ịkwa mgbọ na DR Kongo
Otu jikọtara ndịagha nnupụisi n’ọwụwa anyanwụ mba DR Kongo a kpọrọ Congo River Alliance ekwuputala nkwụsị ịkwa mgbọ malite n’ụbọchị Tuzde abali anọ nke ọnwa Febụwarị 2025.
N’ozi ndị otu ahụ gụnyere M23 wepụtara, ha kọwara na ọ bụ n’ihi…