Otu na-ahụ maka egwuregwu bọọlụ na Naịjirịa bụ Nigeria Football Federation (NFF) akatọọla ma kagbuo ajọ ọnọdụ mba Libya tinyere otu egwu bọọlụ Super Eagles nke Naịjirịa n’ọdọ ụgbọelu Al-Abraq Airport dịka ha bịara maka asọmpi ntozu n’asọmpi…
Ndị Libya nọọrọ na Fraịde mee emume ncheta afọ iri na abụọ nke ọgba aghara afọ 2011.
E nwere nnukwu mmemme n'ọtụtụ obodo na n'isi obodo bụ Tripoli, ebe ndị bi na ya gara n'okporo ama ebe e ji ọkọlọtọ na ọkụ chọọ mma iji mee mmemme.…