Ụlọ Ikpe Tribunal Atụfuela Akwụkwọ Mkpesa Megide Gọvanọ Lagos Steeti
Ụlọ ikpe na-ahụ maka ntuliaka maka ntuliaka nke gọvanọ steeti Legọs akagbuola akwụkwọ mkpesa ndị All People's Party, APP na Allied Peoples Movement, APM gbara maka ịma aka na nhọpụta Gọvanọ Babajide Sanwo-Olu dịka onye meriri na ntuliaka…