Ụlọ Ọrụ Nchụta Ego Na Steeti Kogi Enwetala Ijeri Naira Iri Na Asatọ N’afọ 2022
Ụlọ ọrụ na-ahụ maka nchụta ego n'ime Kogi steeti enwetala ego ruru ijeri naira iri na asatọ dịka ego nchụta n'ime ya bụ steeti nke a kpọrọ Internally Generated Revenue (IGR).
Steeti ahụ mere atụmatụ mmefu ego dị ijeri naira iri abụọ na…