Pope achụọla otu Bishọpụ n’ọrụ
Onyeisi ụka Katọlịk bụ Pope Francis achuola otu Bishọpụ a n’ọrụ maka ikwugide nhazia=gharị ụfọdụ Popu na-eme.
Bishọpụ Joseph Strickland na-elekọta Diocese of Tyler anya katọrọ Pope maka atụmatụ Pope wepụtara nke na-akwado ihe ndị ejighị…