Ụlọ Omebe Iwu Tụpụrụ Akwụkwọ Iwu Megidere Ịgbalaga Ofesi
Ụlọ ndị omebe iwu ajụla akwụkwọ mkpesa na-achọ ịkwụsị ndị na-eto eto Naijiria ịpụ na mba ahụ na-achọ ala kacha ibe ya mma, nke a na-akpọ 'Japa Syndrome'.
Nke a bụ nsonazụ ngosipụta nke mkpesa nke sitere n'aka onye otu si Benue steeti,…