Gọọmenti Edulatala Ụmụ Amaala Naijiria Ọzọ Tọrọ Atọ Na Libya
Gọọmenti Naijiria na mmekorita ya na International Organisation for Migration (IOM) edulatala ndị Naịjirịa ọzọ dị otú narị na iri na abụọ ndị tọrọ atọ n'isi obodo Libya, Tripoli.
Charge D'Affaires En Titre nke ndị ọrụ Naijiria na Libya,…