Mkpa dị n’ịnabata nwunye ọhụrụ n’ala Igbo
N'ụfọdụ ebe n'ala Igbo, a na-anabata nwunye ọhụrụ n'ụzọ pụrụiche.
Tupu a lụọ nwaanyị na ọwụwa anyanwụ Naịjirịa, e nwere ihe dị iche iche a na-eme, nke gụnyere:
Ịjụ ese: Ọ bụghị naanị ndị chọrọ ịlụ onwe ha ga-ekwekọrịta ịlụ,!-->!-->!-->!-->!-->…