Gọvanọ Steeti Kano Ekposaala Ndị Otu Ọrụ
Gọvanọ Kano steeti bụ Dọkịta Abdullahi Umar Ganduje enyela ndị niile ji ọkwa ndọrọndọrọ ọchịchị iwu ka ha nyefee ọrụ otu ha dị iche iche tupu Fraịdee abalị iri abụọ na isii ọnwa Mee, 2023.
Ndị nke a metụtara gụnyere kọmishọna, ndị…