Gọvanọ Ebonyi Steeti Akwadola Nkesa Ndị Odeakwụkwọ Na-adịgide Adịgide
Gọvanọ Ebonyi steeti bụ Francis Nwifuru akwadola ka e webata ndị odeakwụkwọ na-adịgide adịgide iri na abụọ na ministri ndị ọzọ.
Nkesa ọrụ a dị n'akwụkwọ ozi e wepụtara n'Abakiliki, isi obodo steeti na Tọzdee site n'ọnụ onye odeakwụkwọ…