Ndị omeiwu mba Kenya so onye otu ha pụọ maka ọbara nsọ nwaanyị metọrọ uwe ya
Gloria Orwoba bụ onye omeiwu mba Kenya ndị omeiwu ibe ya sị ya pụọ n'ihi na ihe dịka ọbara nsọ nwaanyị ya metọrọ uwe ya gwara ndi ntaakụkọ na obi dị ya ụtọ n'ihi na ọ na-alụ ọgụ megide "Ihere so nsọ nwaanyị".
Orwoba kwuru na ọ hụrụ ya bụ…