Gọọmenti Naijiria Ekepụtala Kọmitii Ga-Eleba Anya N’Iju Mmiri
Gọọmenti Naijiria eguzobela kọmitii dị elu iji wepụta ihe ngwọta maka ide mmiri na ihe ga-esi na ya pụta na Naijiria.
E hibere kọmitii a ka ndị ọchịchị Cameroon mepere Lagdo dam,
Onye isi kọmitii ahụ, Minista na-ahụ maka ọdịmma mmadụ…