Ụlọ Omebe Iwu Naijiria Chọrọ Inyocha Ụtụ Isi Na Nkagbu Ụtụ Isi A Na-Enye Ụlọ Ọrụ
Ụlọ omebe iwu Naijiria ekpebiela inyocha ụtụ isi, nkagbu ụtụ isi na ego nkwado dị iche iche gọọmentị etiti na-enye ụlọ ọrụ dị iche iche.
Mkpebi nke sinetị ahụ bụ ihe dapụtara mgbe a gụchara nke ugboro abụọ akwụkwọ mmegharị iwu nke…