Eliela Ozu Onye Bụbu Ọchiagha Naịjirịa Bụ Diya
Etinyela ozu onye bụbu onyeisi ndị agha Naịjirịa bụ Ọchịagha Ọladipo Diya n'ala n'obodo ya, Odogbolu, nke steeti Ogun dị na South West Naijiria .
General Diya nwụrụ n'abalị iri na isii ọnwa Maachị, 2023 ka ọ gbachara afọ iri asaa na…