Mịnịsta FCT Ekwela Nkwa Ịrụcha Ọrụ Ngwa Ngwa
Mịnịsta na-ahụ maka isi obodo Federal Capital Territory, FCT, Nyesom Wike ekwela nkwa na ọchịchị ya ga-arụchapụ ọrụ ndị a gbahapụrụ agbahapụ n'oge.
Mịnịsta ahụ kwuru nke a n'Abuja ka ya na ndị ọrụ ngo na-ahụ maka ọrụ dị iche iche na FCT…