EU Ekweghachila Nkwa Ịkwado Ọchịchị Onye Kwuo Uche Ya Na Naịjirịa
Onye nnọchite anya European Union (EU), na Naijiria na Economic Community of West African States (ECOWAS), Ambassador Samuela Isopi, na-ekwu na ngagharị udo nke ndị na-akwado Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu, maka akụkọ nke European Union…