Ihe ị kwesịrị ima maka nkwụsị Abdulrasheed Bawa n’ọrụ nwa mgbe nta
Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu akwụsila Abdulrasheed Bawa ọrụ nwa mgbe nta dịka onyeisi ụlọọrụ na-ebuso nrụrụaka nma mpụ agha na Naịjirịa.
Ozi kwupụtara nke a kọwara na nkwụsị ya n’ọrụ ịchị Economic and Finnacial Crimes Commission, (EFCC)…