Naijiria Ga-eme Mmemme Ụbọchị Ọchịchị Onye Kwuo Uche Ya Dị Ala
Gọọmenti Naijiria kwuru na ụbọchị ọchịchị onye kwuo uche ya nke afọ 2023 ga-adị obere.
Ode akwụkwọ nke gọọmenti etiti na onye isi oche Inter Ministerial Committee for 2023 National Democracy Day, George Akume kwupụtara nke a na World…