Nigeria Labour Congress Na-eru Ụjụ Chief Raymond Dokpesi
Otu ndị ọrụ bụ Nigeria Labour Congress NLC, eruola ụnụ maka ọnwụ Chief Raymond Dokpesi, onye hibere igwe onyonyo nke izizi na Naijiria, nke a kpọrọ African Independent Television, AIT.
Na nkwupụta nke onye isi NLC, Joe Ajaero binyere…