Prezidenti Buhari esila mba UAE loghachite Abuja
Onyeisiala Naijiria bụ,Muhammadu Buhari alọghachila Abuja,dika ọnọchara abali abụọ n’mba United Arab Emirates bụ ebe omere njem ọrụ.
Prezidenti Buhari feturu na ngalaba nke onyeisiala nke ọdọ ụgbọelu Nnamdi Azikiwe International airport…