Onyeisiala mba Naijiria bụ, Muhammadu Buhari, akpọlitela Mazi Semiu Adeyemi Adeniran dika onye substantive Statistician-General nke gọọmenti etiti nakwa Chief Executive Officer nke National Bureau of Statistics (NBS)ka ọmalite ọrụ ozugbo ozugbo.
Nkpọlite n’ọrụa bụ maka ọnwụ nke onye jibu ọkwa dika Statistician-General nke gọọmenti etiti bu, Dr Simon Harry nwụrụ n’abali iri atọ nke ọnwa April, afọ 2022.
Na okwu obinyere aka bụ onye enyemaka pụrụ iche na mgbasa ozi nye onye minsta steeti na Budget and National Planning bu Sufuyan Ojeifo kowara Mazi Semiu Adeniran dika onye mara nke ekwe kuru na Demography and Social Statistics.
Tupuu akpọlite ya n’ọrụu,Mazi Semiu bụ Direcktọ nke Demographic and Household Statistics na National Bureau of Statistics (NBS).
Leave a Reply