Ndị Agha Napụtara Mmadụ Iri Abụọ Na Ise N’aka Boko Haram
Ndị agha nke 144 Battalion enweela ihe ịga nke ọma napụta ndị mmadụ iri abụọ na ise n'aka ndị na-eyi ọha egwu Boko Haram ji na Borno Steeti, North East Nigeria.
Nke a dị n'akwụkwọ ozi onyeisi ndị agha na-ahụ maka mmekọrịta ọha na eze bụ…