Onyeisiala Tinubu Akatọọla Egbum Ọchụ Na Steeti Plateau Na Benue
Onyeisiala Bola Tinubu ekwupụtala mwute maka ọgbaghara na igbu ọchụ ọhụrụ a na-eme na steeti Plateau.
Onyeisiala ahụ katọrọ n'ụzọ siri ike ogbugbu kacha ọhụrụ na mpaghara ọchịchị Mangu nke Plateau steeti na akụkụ ụfọdụ nke steeti Benue.…