Ndị Agha Naịjirịa Enyela Ụsa N’ebubo Itinye Aka Na Izu Ohi Mmanụ
Ndị agha Naịjirịa azaghachila ebubo onye bụbu onye ndu ndị agha isiekweọnwụ (ex-militant leader) bụ Asari Dokubo boro na ụfọdụ ndị agha Naijiria na-ezu ohi mmanụ na mpaghara ahụ.
Dokubo kwuru nke a mgbe ọ gara leta Onyeisiala Bola Tinubu…