Etu esemokwu si wee dapụta n’etiti ndị otu patị Labour n’ụlọikpe
Ka e yigharịrị ụbọchị ikpe mkpesa Peter Obi ruo ụbọchị Fraịde abali iri na itolu nke onwa Mee 2023, ka ndị mmadụ pụtara, ndị isi ọkaikpe pụtara ịgwa ndị ntaakụkọ okwu, otu nwaokoroọbịa bụ onye otu Labour Pati pụtara kwuwe sị ka e kwekwala…