Take a fresh look at your lifestyle.

Etu esemokwu si wee dapụta n’etiti ndị otu patị Labour n’ụlọikpe

0 376

Ka e yigharịrị ụbọchị ikpe mkpesa Peter Obi ruo ụbọchị Fraịde abali iri na itolu nke onwa Mee 2023, ka ndị mmadụ pụtara, ndị isi ọkaikpe pụtara ịgwa ndị ntaakụkọ okwu, otu nwaokoroọbịa bụ onye otu Labour Pati pụtara kwuwe sị ka e kwekwala ka Lamidi Apapa gwa ndị ntaakụkọ okwu.

Nwa okoroọbịa gara chere ya bụ Nwaamadị Apapa n’ebe niile ka ọ pụta. Ka Maazị Apapa pụtara ikwu okwu ndị ntotoọbịa a amalite tiwa ya ihe. Ndị ọrụ ụlọikpe wee kpọzie ndị uweojii a bịara dupụ ya bụ nwa amadị Lamidi Apapa n’etiti ha.

Mana mgbe onye ntaakụkọ kọrọla anyị akụkọ a,ndị uweojii kpọbara Maazị Apapa baa n’ime ụlọ, ka udọ lọghachite.

Mana mgbe onye ntaakụkọ kọrọla anyị akụkọ a,ndị uweojii kpọbara Maazị Apapa baa n’ime ụlọ, ka udọ lọghachite.

Mgbe ndị uweoijii jụrụ ha ihe na-ese, ha sị na ha nwere nkwekọrịta na ma Maazị Julius ma Maazị Apapa agaghị agwa ndị ntaakụkọ ihe ọbụla.

Mana mgbe onye ntaakụkọ kọrọla anyị akụkọ a,ndị uweojii kpọbara Maazị Apapa baa n’ime ụlọ, ka udọ lọghachite.

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *