Kọmitii Mgbata Ụgwọ Chọrọ Ka Amachibido Ndị Oji Ugwọ
Otu kọmitii e hibere maka ịgbata ụgwọ nke e ji ụlọ ọrụ na-ahụ maka ihe onwunwe nke Naijiria nke a kpọrọ Asset Management Corporation of Nigeria (AMCON), tụrụ aro na site ugbu a gaa n'ihu, a gaghị ekwe ka ndị niile ji ụlọ ọrụ ahụ ụgwọ soro…