Ntuliaka Amalitela Na Mbaghara Obodo Abuja
Ntuliaka amalitela na Ngalaba Ntuliaka 107, nke dị na Parakakou Street, na mpụga Ahmadu Bello Way na Wuse 2, ebe ọnụ ọgụ ndị pụtara maka ntulimaka dị nta n'oge a na-ede akụkọ a.
Mgbe ọ na-agwa onye nnọchi anya People’s Democratic Party…